
Ḿbà, ọ́gwụ̀ ḿkpụ́rụ paracetamol énweghị ọ́rị́à ńjé Machupo
[ad_1] Ótù ozi a hụtara n’ọ́bá ozi WhatsApp aduọla ọtụtụ ọ́dụ̀ màkà ịṅụ ọgwụ paracetamol, ọkachasị nke e dere “P/500” n’ahụ ya. Ozi a dọrọ aka na ntị n’ọgwụ à nwere ọrịa nje Machupo. Ọ kọwara na onye ọbụla ṅụrụ ya ga-ebute ọrịa a. “Kpachara anya kà ị ghara ịṅụ Paracetamol nke e dere P-500…